Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 33

Tụkwasị Jehova Ibu Gị

Tụkwasị Jehova Ibu Gị

(Abụ Ọma 55)

  1. 1. Jehova, biko nụr’olum.

    Biko, mee kam chọta gị.

    Biko, napụtam nán-sogbu.

    Mee kam ghar’ịtụ egwu.

    (UKWE)

    Tụkwasị Jehov’ibu gị.

    N’atụkwasị y’obi gị niile.

    Ọ g’echebe gịm-gbe niile.

    Ọ n’emezu okwu ya.

  2. 2. A sị nam nweren-kun-duru,

    M g’efeg’ebe dị jụụ,

    Kan-dị n’achụm ghar’inwetam,

    Kam ghar’ịnụ okwuọ-jọọ.

    (UKWE)

    Tụkwasị Jehov’ibu gị.

    N’atụkwasị y’obi gị niile.

    Ọ g’echebe gịm-gbe niile.

    Ọ n’emezu okwu ya.

  3. 3. Chineke n’akasia-nyịo-bi,

    N’eme k’obi ru’anyịa-la.

    Ọ g’eme k’anyị tachi’obi.

    Ọ hụrụn-dị ya n’anya.

    (UKWE)

    Tụkwasị Jehov’ibu gị.

    N’atụkwasị y’obi gị niile.

    Ọ g’echebe gịm-gbe niile.

    Ọ n’emezu okwu ya.

(Gụọkwa Ọma 22:5; 31:1-24.)