Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 34

Ekpebiela M Ime Ezi Omume

Ekpebiela M Ime Ezi Omume

(Abụ Ọma 26)

  1. 1. Bịa kpeem ikpe, bịa nyochaam, Jehova.

    Hụ nam jio-bim niile tụkwasị gị obi.

    Biko, nyochaam, hụkw’ihe dịm n’obi.

    Mee k’obim dịr’ọcha. N’agọzim, Jehova.

    (UKWE)

    Ekpebielam ime ezio-mume.

    M ga n’em’uche gị ruom-gbe ebigh’ebi.

  2. 2. E nweren-dị kpọr’eziokwu asị.

    Anaghịm eso ha. Ha niile bụn-dịọ-jọọ.

    Onyenw’anyị, biko chet’ohu gị,

    Kam ghar’iso ha nwụọ n’ụbọchị iwe gị.

    (UKWE)

    Ekpebielam ime ezio-mume.

    M ga n’em’uche gị ruom-gbe ebigh’ebi.

  3. 3. N’ụlọn-sọ gị kam g’anọ n’eto gị.

    M g’ejio-bim niile n’efe gị kw’ụbọchị.

    M g’eto gị k’ụwa niile nụ ya.

    M ga n’ejegharị n’ebe ịchụàjà gị.

    (UKWE)

    Ekpebielam ime ezio-mume.

    M ga n’em’uche gị ruom-gbe ebigh’ebi.

(Gụọkwa Ọma 25:2.)