ABỤ NKE 35
Na-achọpụta Ihe Ndị Ka Mkpa
-
1. K’anyị niile n’agbalị k’anyị chọpụta
Ihe bụ́e-ziokwu.
K’anyị gbalịa n’achọpụt’ihe kacham-kpa
Anyị ga n’eme.
(UKWE)
Gbalịa n’eme ihe dịm-ma.
Ka Jaa ṅụrịa.
Ọ ga n’agọzikwa gịm-gbe niile
M’ị n’amụta
Ihe niile bụ́i-he kacham-kpa.
-
2. Anyị maara n’ihe kacha dịm-kpa n’ụwa
Bụo-zi Chineke.
Gbalịa chọta ndị chọr’Okwu Chineke
Ma nyere h’aka.
(UKWE)
Gbalịa n’eme ihe dịm-ma.
Ka Jaa ṅụrịa.
Ọ ga n’agọzikwa gịm-gbe niile
M’ị n’amụta
Ihe niile bụ́i-he kacham-kpa.
-
3. Anyị g’enwe ezigb’ọṅụ m’anyị n’eme
Ihen-dị dịm-kpa.
Anyị g’enwe udo si n’aka Chineke.
Udo ya kam-ma.
(UKWE)
Gbalịa n’eme ihe dịm-ma.
Ka Jaa ṅụrịa.
Ọ ga n’agọzikwa gịm-gbe niile
M’ị n’amụta
Ihe niile bụ́i-he kacham-kpa.
(Gụọkwa Ọma 97:10; Jọn 21:15-17; Fil. 4:7.)