Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 36

Anyị Na-echebe Obi Anyị

Anyị Na-echebe Obi Anyị

(Ilu 4:23)

  1. 1. Anyị n’echebe obia-nyị,

    N’em’ihe zir’ezi.

    Chineke maar’anyị niile.

    Ọ n’enyoch’obia-nyị.

    Anyị g’emehie Jehova

    M’anyị sor’obia-nyị.

    K’anyị gbalịa n’echebe ya,

    N’em’uche Jehova.

  2. 2. K’anyị jir’obia-nyị niile

    N’ekele Jehova.

    Anyị n’eto ya kw’ụbọchị,

    N’akọrọ yam-kp’anyị.

    O ji Baịbụl n’eduzia-nyị.

    Anyị g’erub’isi.

    Anyị gbalịa n’erub’isi,

    Obi g’adị y’ụtọ.

  3. 3. K’anyị niile gbalịa n’eche

    Ihen-dị zir’ezi.

    K’Okwu Chineke ru’anyị n’obi,

    Mee k’anyị d’ike.

    Jehova hụr’anyị n’anya.

    Obi sir’any’ike.

    Anyị g’ejio-bia-nyị niile

    Fee ya ru’ebigh’ebi.