Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 38

Ọ Ga-eme Ka I Sie Ike

Ọ Ga-eme Ka I Sie Ike

(1 Pita 5:10)

  1. 1. Jehova ziri gị eziokwu ya dịn-sọ,

    Mee k’i si n’ọchịchịrị baa n’ìhè.

    Jehova ghọtara n’obi gị zir’ezi,

    N’ị chọrọ ka gị na ya dị nám-ma.

    I kwere yan-kwa n’ị g’em’uche ya.

    Ọ g’enyere gịa-ka n’oge niile.

    (UKWE)

    Chineke jiọ-bara Kraịst

    mee k’ị bụrụn-ke ya.

    Ọ g’eme k’i si’ike,

    mee k’i guzosi’ike.

    Ọ g’edu ma chebe gị

    dị k’ọ n’eme kemgbe.

    Ọ g’eme k’i si’ike,

    mee k’i guzosi’ike.

  2. 2. O zitere Jizọs k’ọ bịa gbapụta gị.

    Ọ chọrọ k’ihe n’agaziri gị.

    Eb’o nyere Jizọs k’o mee k’i nwetan-dụ,

    K’obi sie g’ike n’ọ g’enye g’ike.

    Ọ gagh’echefu n’i jeere y’ozi.

    Ọ ga n’elekọtan-dị ya niile.

    (UKWE)

    Chineke jiọ-bara Kraịst

    mee k’ị bụrụn-ke ya.

    Ọ g’eme k’i si’ike,

    mee k’i guzosi’ike.

    Ọ g’edu ma chebe gị

    dị k’ọ n’eme kemgbe.

    Ọ g’eme k’i si’ike,

    mee k’i guzosi’ike.