Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 40

Ònye Ka Anyị Bụ Nke Ya?

Ònye Ka Anyị Bụ Nke Ya?

(Ndị Rom 14:8)

  1. 1. Ònye k’ị bụn-ke ya?

    Ònye k’ị ga n’egen-tị?

    Onye ị n’efe bụo-nye nwe gị.

    Ọ bụ chi gị; ị n’efe ya.

    Ị gagh’efe chia-bụọ.

    Ị g’ahọrọ naanịo-tu.

    Tupu ị họrọ onye ị g’efe,

    Bur’ụzọ tụgharị’uche.

  2. 2. Ònye k’ị bụn-ke ya?

    Ònye k’ị ga n’egen-tị?

    E nwer’ezi Chi, nweekwa chiụ-gha.

    Ị g’ejia-ka gị họr’otu.

    Ụfọdụ kpebiri

    Na ha g’esoro Siza.

    Ònye k’ị g’eso? Ònye k’ị g’efe?

    Chineke, k’ọ̀ bụ Siza?

  3. 3. Ònye kam bụn-ke ya?

    Jehova kam g’egen-tị.

    Naanị Jehova kam ga n’efe.

    M g’emezun-kwam kwere ya.

    O ji Kraịst gbapụtam.

    M g’efe yam-gbe niile.

    M ga n’ejere y’ozi kw’ụbọchị,

    N’eto ya ru’ebigh’ebi.