Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 41

Biko, Nụrụ Ekpere M

Biko, Nụrụ Ekpere M

(Abụ Ọma 54)

  1. 1. Nna biko, m n’akpọku gị.

    Bịa nụr’abụm; ị bụ Chinekem.

    Ahan-sọ gị enwegh’oyiri.

    (UKWE)

    Chinek’ebere, nụr’ekperem.

  2. 2. Nar’ekele makan-dụm dị taa.

    I gosirim ụzọm ga n’eso.

    Obiọma gị n’emem obiụ-tọ.

    (UKWE)

    Chinek’ebere, nụr’ekperem.

  3. 3. M chọr’ime ihe zir’ezi.

    Nyerem aka ịsọpụrụ gị.

    Nyekwam ike imerin-sogbu.

    (UKWE)

    Chinek’ebere, nụr’ekperem.