Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 42

Ekpere Ohu Chineke

Ekpere Ohu Chineke

(Ndị Efesọs 6:18)

  1. 1. Ị dịe-bube, Jehova Chineke.

    K’a sọpụrụ aha gị ma doo yan-sọ.

    Ọ b’uche gị g’emezu n’ụwa.

    Anyị n’arịọ gị k’Al’eze gị bịa.

    K’ọ bịa n’oge ị chọrọ,

    K’anyị nwetan-gọzi ya.

  2. 2. Nna, biko nara ekel’anyị.

    Ngọzi gị bụn-gọzi n’enwegh’atụ.

    Amamihe k’i ji gọzi’anyị.

    I nyer’anyịn-dụ ma n’eduzia-nyị.

    Anyị ga n’ekele gị.

    Ụzọ gị niile dịm-ma.

  3. 3. N’ụwa niile, Setan n’akpagbua-nyị.

    Anyị n’arịọ k’i mee k’anyị tachi’obi.

    Nna, biko mee k’anyị d’ike.

    Anyị n’arịọ gị, bịa napụt’anyị.

    Mee k’anyị n’em’uche gị,

    K’anyị n’emezun-kw’anyị.