Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 43

Ekpere E Ji Ekele Chineke

Ekpere E Ji Ekele Chineke

(Abụ Ọma 95:2)

  1. 1. Anyị n’eto gị, Jehova Chineke.

    Anyị n’ekp’ekpere n’ekele gị.

    Ndụa-nyị niile k’anyị g’eji fee gị.

    Anyị ma n’ị ga n’elekọt’anyị.

    Anyị n’arịọ gị, biko gbaghar’anyị.

    Ezugh’okè n’eme k’anyị mehie.

    I meela gbapụt’anyị k’anyị dịn-dụ.

    Ị ma n’anyị bụn-dị n’adịgh’ike.

  2. 2. Ịhụnanya gị n’ebere gị dịu-kwuu.

    I meela kwe k’anyị bụr’enyi gị.

    Mee k’anyị mata gị, n’ejere gịo-zi,

    Meekwa k’anyị n’erubere g’isi.

    Anyị n’ekele gị maka ’mụọn-sọ gị.

    Ọ n’eme k’anyị n’ekwus’Okwu gị.

    K’anyị n’efe gị ma dịu-meala n’obi,

    N’ekelekwa gị mak’ebere gị.