Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 44

Ekpere Onye Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ya

Ekpere Onye Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ya

(Abụ Ọma 4:1)

  1. 1. M n’arịọ gị, Jehova,

    biko bịa nụr’ekperem.

    Enwerem ọtụtụn-sogbu.

    O kweghịm zur’ike.

    Ik’agwụlam n’ihin-chegbu.

    Biko, nyerem aka.

    Ezi Chineke hụrụm n’anya,

    bịa kasiem obi.

    (UKWE)

    Mee kam bilie; kam tachi’obi.

    Ụjọ jidem, nyem ob’ike.

    Naanị gị bụ olileanyam.

    Nyerem aka; mee kam d’ike.

  2. 2. Okwu gị n’akasim obi

    n’ogem n’adịgh’ike.

    Okwu gị n’ekwuchiterem

    ihem n’eche n’obi.

    K’Okwu gị mee kam nwe’okwukwe

    ma tụkwasị gịo-bi.

    Mee kam ghọta n’ịhụnanya

    gị karịrịn-sogbum.

    (UKWE)

    Mee kam bilie; kam tachi’obi.

    Ụjọ jidem, nyem ob’ike.

    Naanị gị bụ olileanyam.

    Nyerem aka; mee kam d’ike.