Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 50

Ekpere M Ji Nyefee Chineke Onwe M

Ekpere M Ji Nyefee Chineke Onwe M

(Matiu 22:37)

  1. 1. Naanị gị bụ Chinekem.

    BikoN-na, nar’ekele.

    Mee k’obim hụ gị n’anya.

    Ọ bụ gị kam ga n’eto.

  2. 2. Naanị gị kam ga n’efe.

    Ụzọ gị kam ga n’eso.

    Ihe dum kam n’enye gị.

    BikoN-na, nabata ya.

  3. 3. Nabatam, Onyenw’anyị.

    Kam fee gị ru’ebigh’ebi.

    Chineke, biko werem,

    K’omumem n’atọ gịụ-tọ.