Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 51

Anyị Nyefere Chineke Onwe Anyị

Anyị Nyefere Chineke Onwe Anyị

(Matiu 16:24)

  1. 1. Anyị niile bụn-dị Jehova dọtara

    K’anyị bụrụn-dị n’eso Jizọs.

    O mere k’anyị mata

    Eziokwu dị n’Okwu ya.

    Okwukw’anyị sir’ike.

    Anyị jụrụ onw’anyị.

    (UKWE)

    Anyị jio-bia-nyị nye Chineke onw’anyị.

    Ya na Kraịst n’eme k’anyị ṅụrị’ọṅụ.

  2. 2. Anyị gwara Jehova n’anyị g’efe ya.

    Anyị g’efe ya ru’ebigh’ebi.

    Aha ya k’anyị n’aza.

    Ọṅụ jur’anyị n’obi.

    K’anyị gwa ’madụ niile

    N’ụwa g’abụ Paradaịs.

    (UKWE)

    Anyị jio-bia-nyị nye Chineke onw’anyị.

    Ya na Kraịst n’eme k’anyị ṅụrị’ọṅụ.