Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 55

Unu Atụla Ha Egwu

Unu Atụla Ha Egwu

(Matiu 10:28)

  1. 1. N’aga n’ihu, unu niile,

    N’ekwusanụ oziọ-ma.

    Unua-tụkwala egwu.

    Gaanụ gwa ’madụ niile

    N’Ọkparam, Kraịst Jizọs, bụ́E-ze,

    Chụdar’Ekwensu n’ụwa.

    Ọ g’emecha kee y’agbụ

    Ma tọpụn-dị ’madụ n’agbụ.

    (UKWE)

    Ezigb’ụmụm, atụl’egwu.

    Ha n’achọ k’unu kwụsị.

    M g’eme k’unu merie ha.

    Unu dị kam-kpụr’anyam.

  2. 2. Ọtụtụn-dị n’akpagb’unu.

    Ha n’achọ k’unu tụ’egwu.

    Ha n’ejiọ-chị n’aghụghọ

    N’achọ ka ha nwet’unu.

    Ndịo-hum tụkwasịr’obi,

    Unua-tụkwala h’egwu.

    Unu g’emeri ha niile,

    Nwetan-dụ na Paradaịs.

    (UKWE)

    Ezigb’ụmụm, atụl’egwu.

    Ha n’achọ k’unu kwụsị.

    M g’eme k’unu merie ha.

    Unu dị kam-kpụr’anyam.

  3. 3. Echela n’echefuolam gị.

    M ga n’echebekwa gị.

    A sị n’ị nwụọ n’ọgbọa-gha,

    Agam akpọlite gị.

    Atụl’egwun-dị n’egbua-hụ́.

    M karịrị ha niile.

    Adalam-bà n’okwukwe gị.

    Ị g’ebi na Paradaịs.

    (UKWE)

    Ezigb’ụmụm, atụl’egwu.

    Ha n’achọ k’unu kwụsị.

    M g’eme k’unu merie ha.

    Unu dị kam-kpụr’anyam.