Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 59

Soro M Too Jaa

Soro M Too Jaa

(Abụ Ọma 146:2)

  1. 1. Sorom too Jaa;

    Bụkuo y’abụ.

    Ọ bụ naanị Jehova n’enyen-dụ.

    Bịa sor’anyị

    Too Chineke.

    Ịhụnanya k’anyị ji mara ya.

    K’anyị too ya, n’ekwusa aha ya.

  2. 2. Sorom too Jaa;

    Ọ n’emem-ma.

    Ọ bụ ya bụ Chi n’aza ekpere.

    Ọ n’emekwa

    K’anyị d’ike.

    Ọ n’enyen-dị dịu-meala ’mụọn-sọ ya.

    K’anyị kwusaa ebube Jehova.

  3. 3. Sorom too Jaa.

    Chia-nyị dịm-ma.

    N’ogen-sogbu, ọ n’akasia-nyịo-bi.

    Ọ g’edozi

    Ihe niile.

    N’Al’eze ya, ọ g’agọzikw’anyị.

    Bịa sor’anyị n’ekele Jehova.