Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 61

Ndịàmà Jehova, Gaanụ n’Ihu

Ndịàmà Jehova, Gaanụ n’Ihu

(Luk 16:16)

  1. 1. Anyị niile g’ekwus’ozi Chineke.

    Anyị kpebiri n’anyị ga n’ekwusa ya.

    Setan n’akpagbu anyị niile.

    Jehova g’eme k’anyị n’emeri ya.

    (UKWE)

    Gaanụ n’ihu n’ekwusa aha Jehova.

    K’ọrụ Chineke n’eme k’unu n’enw’ọṅụ.

    Gaanụ n’ekwusa n’ụwa g’aghọ Paradaịs.

    Chineke g’eji ya gọzien-dị ya.

  2. 2. Anyị niile ma n’anyị g’enwen-sogbu.

    M’anyị achọghị k’anyị n’ụwa dị nám-ma.

    Naanị Jehova k’anyị n’efe.

    Ru’ọgwụgwụ, anyị ga n’efe Jehova.

    (UKWE)

    Gaanụ n’ihu n’ekwusa aha Jehova.

    K’ọrụ Chineke n’eme k’unu n’enw’ọṅụ.

    Gaanụ n’ekwusa n’ụwa g’aghọ Paradaịs.

    Chineke g’eji ya gọzien-dị ya.

  3. 3. Ọtụtụn-dị jụr’Al’eze Chineke.

    Ha ji ọnụ ha n’ekwutọa-ha Chineke.

    K’anyị n’agbalị n’edo yan-sọ.

    K’anyị gaa n’ekwusa ya n’ebe niile.

    (UKWE)

    Gaanụ n’ihu n’ekwusa aha Jehova.

    K’ọrụ Chineke n’eme k’unu n’enw’ọṅụ.

    Gaanụ n’ekwusa n’ụwa g’aghọ Paradaịs.

    Chineke g’eji ya gọzien-dị ya.