Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 62

Abụ Ọhụrụ

Abụ Ọhụrụ

(Abụ Ọma 98)

  1. 1. Bịa k’anyị niile jir’abụ n’eto Chineke.

    Ọrụ ya dịe-bube. Bịa k’anyị kọsaa ya.

    Too Chinek’anyị. Ọ n’emerin-d’iro niile.

    Ụzọ ya zir’ezi.

    Ikpe ya zir’ezi.

    (UKWE)

    Toonụ ya.

    N’etonụ Chineke.

    Toonụ ya.

    Jehova bụE-z’anyị.

  2. 2. Bịa k’anyị niile jir’ọṅụ n’abụku y’abụ.

    Too ya, sọpụrụ ya, jir’abụ n’eto ya.

    Too Onyenw’anyị. Sor’ìgwè ’madụ n’eto ya.

    Opi n’ụbọa-kwara

    N’enyekwa y’otuto.

    (UKWE)

    Toonụ ya.

    N’etonụ Chineke.

    Toonụ ya.

    Jehova bụE-z’anyị.

  3. 3. Too Chinek’anyị. Ọrụ ya niile dịe-bube.

    N’ekele Chineke. K’anyị niile too ya.

    Bịa k’anyị soro ihen-dịo kere n’eto ya.

    K’ugwu n’osimiri

    Too ya n’ụwa niile.

    (UKWE)

    Toonụ ya.

    N’etonụ Chineke.

    Toonụ ya.

    Jehova bụE-z’anyị.