ABỤ NKE 63
Anyị Bụ Ndịàmà Jehova
-
1. Chin-kume na chio-sisi
Kan-dị ’madụ n’akpọku.
H’amaghị Jehova,
Onye kere ha.
Chi niile ha n’akpọku
Amagh’ih’echi g’abụ.
Chi niile dị n’ụwa bụ chiụ-gha.
Naanị Jehova bụe-zi Chi.
(UKWE)
A’yị bụN-dịàmà Jehova.
Anyịa-nagh’atụ egwu.
Ihe niile Chineke kwuru,
Ọ n’emezu ha niile.
-
2. Anyị n’agwan-dị ’madụ
Na Jehova dịe-bube.
Al’eze Jehova
K’anyị n’ekwusa.
Anyị n’akụziri ha
Eziokwu dị n’Okwu ya.
Ha guzosi’ike, ha g’esoro
Jir’abụ n’eto Chineke.
(UKWE)
A’yị bụN-dịàmà Jehova.
Anyịa-nagh’atụ egwu.
Ihe niile Chineke kwuru,
Ọ n’emezu ha niile.
-
3. Anyị n’eto Jehova,
N’eme k’a sọpụrụ ya,
N’ezi ’madụ niile
Ka ha chegharịa.
Jehova g’agbaghara
Ndị bịakwutere ya.
Ife Jehova g’eme k’anyị
Dịrị n’udo ma nwetan-dụ.
(UKWE)
A’yị bụN-dịàmà Jehova.
Anyịa-nagh’atụ egwu.
Ihe niile Chineke kwuru,
Ọ n’emezu ha niile.
(Gụọkwa Aịza. 37:19; 55:11; Ezik. 3:19.)