Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 64

Anyị Ji Ọṅụ Soro Na-ewe Ihe Ubi

Anyị Ji Ọṅụ Soro Na-ewe Ihe Ubi

(Matiu 13:1-23)

  1. 1. Jehova kwere k’anyị soro

    N’ejere y’ozi n’ubi ya.

    Ihea kụrụ n’ubi achaala.

    Anyị so n’ewekọta ya.

    Onyenw’anyị k’anyị n’eṅomi.

    Ọ bụ ya k’anyị ga n’eso.

    Anyị n’enw’ọṅụ n’anyị so n’arụ

    Ọrụ Chineke nyer’anyị.

  2. 2. Anyị hụrụ Jehova n’anya.

    Ọ n’eme k’anyị n’agbam-bọ.

    K’anyị n’agbalị n’oge niile

    N’ihi n’ọgwụgw’ụwa dịn-so.

    Jehova n’eme k’anyị nwe’ọṅụ.

    Ọ bụn-gọzi si n’aka ya.

    K’anyị jisi’ike rụọ ya ruo n’isi.

    Jehova g’akwụa-nyị ụgwọ.