Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 65

Gaa n’Ihu

Gaa n’Ihu

(Ndị Hibru 6:1)

  1. 1. Gaa n’ihu, gaa n’ihu, gbalịa tozu’okè.

    K’anyị gaa mee k’ụwa mụt’eziokwu Chineke.

    Jisi’ike n’agbalị k’ozi gị kam-ma.

    Jehova g’agọzi gị.

    Oziọ-ma ka Jizọs kwusara.

    Ọ bụọ-rụ Chineke nyer’anyị.

    N’arịọ ya k’ọ n’eme k’i guzosi’ike,

    N’emekwa ezio-mume.

  2. 2. Gaa n’ihu, gaa n’ihu, atụkwal’egwu.

    N’ekwusa oziọ-ma ka ’madụ niile nụ ya.

    Bịa soro n’ekwusa oziụ-lọ n’ụlọ.

    Sor’anyị too Jehova.

    Ekwela ka Setan merie gị.

    Nọsi’ike n’ekwusa oziọ-ma.

    N’ekwusa n’Al’eze Chineke dịn-so.

    N’akụzi eziokwu ya.

  3. 3. Gaa n’ihu, gaa n’ihu, n’eletakwa ha.

    N’agbam-bọ n’ozi gị. Ọrụ dịnụ bur’ibu.

    Rub’isi ka ’mụọn-sọ Chineke duo gị.

    Ọ g’eme k’ị n’enw’ọṅụ.

    Ị hụn-dị chọr’ịnụ oziọ-ma,

    Gaghachi kụziere h’eziokwu.

    N’agbalị k’eziokwu bamie ha n’obi.

    Mee ka ha mụt’eziokwu.