Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 71

Anyị Bụ Ndị Agha Jehova

Anyị Bụ Ndị Agha Jehova

(Ndị Efesọs 6:11-14)

  1. 1. Anyị niile bụn-dịa-gha.

    Anyị n’eso Kraịst.

    Ekwensu n’akpagbua-nyị.

    M’anyị n’aga n’ihu.

    Jehova k’anyị n’efe,

    N’akụzi Baịbụl.

    K’anyị n’akụzi ya

    N’atụghị egwu.

    (UKWE)

    Anyị niile bụn-dịa-gha.

    Jizọs n’edua-nyị.

    Anyị n’ekwusa na

    Chineke n’achị.

  2. 2. Anyị n’efe Jehova,

    N’achọa-tụrụ ya.

    Ha fur’efu, n’as’ude.

    Anyị n’aga chọọ ha.

    Anyị n’agam-gbe niile

    N’enyere h’aka.

    Anyị n’akpọ ha bịa

    N’ỤlọN-zukọa-nyị.

    (UKWE)

    Anyị niile bụn-dịa-gha.

    Jizọs n’edua-nyị.

    Anyị n’ekwusa na

    Chineke n’achị.

  3. 3. Anyị niile bụn-dịa-gha.

    Jizọs n’edua-nyị.

    Anyị niile jikeere

    Ibua-gha ka dike.

    K’anyị n’akpachar’anya,

    N’em’ihe dịm-ma.

    Ihe niile si’ike,

    K’anyị kwụrụ chịm.

    (UKWE)

    Anyị niile bụn-dịa-gha.

    Jizọs n’edua-nyị.

    Anyị n’ekwusa na

    Chineke n’achị.

(Gụọkwa Fil. 1:7; Faị. 2.)