Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 72

Anyị Na-eme Ka A Mara Eziokwu Alaeze

Anyị Na-eme Ka A Mara Eziokwu Alaeze

(Ọrụ Ndịozi 20:20, 21)

  1. 1. Anyị nọbu n’ọchịchịrị.

    Ma, Jehova dọtar’anyị.

    O mere k’anyị mụta

    Eziokwu ya dị n’Okwu ya.

    O mekwara k’anyị mata

    Ọchịchị ya dị n’el’igwe.

    Ọ chọrọ k’anyị soro

    N’akwado ya ma n’ekwus’aha ya.

    Anyị n’ezi ’madụ niile

    OziA-l’eze n’ebe niile,

    N’eme ka ha mụt’eziokwu

    G’eme ka ha nwer’onwe ha.

    K’anyị n’eme kan-dị ’madụ

    Bịa sor’anyị fee Jehova.

    Otuo-bi k’anyị g’eji

    N’ejeo-zi Jehova ruo n’ọgwụgwụ.