Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 73

Mee Ka Anyị Ghara Ịtụ Egwu

Mee Ka Anyị Ghara Ịtụ Egwu

(Ọrụ Ndịozi 4:29)

  1. 1. Anyị n’ekwus’Al’eze gị.

    Anyị n’ekwus’aha gị.

    Nd’iro n’emegid’anyị.

    Ha n’achọ k’anyị kwụsị.

    Kam’ịtụ ’madụ egwu,

    Ọ bụ gị k’anyị g’egen-tị.

    Biko Jehova, nyea-nyị ’mụọn-sọ.

    Anyị n’arịọ gị, Jehova.

    (UKWE)

    Nna, biko nyer’anyịa-ka;

    Mee k’anyị kwụs’ịt’ụjọ.

    K’anyị n’ekwusa oziọ-ma.

    Ka ’madụ niile nụ ya.

    Amagedọn dịe-zigbon-so.

    Jehova, tupu ’bọchịa-hụ,

    Biko, mee k’anyị kat’obi.

    Nna, biko.

  2. 2. A sịgodị n’anyị tụ’ụjọ,

    Ị ma n’anyị bụ ájá.

    I kwuru n’ị g’akwadoa-nyị.

    Anyị ma n’ị g’eme ya.

    Nd’iro n’akpagbua-nyị.

    Nna, biko nyer’anyịa-ka.

    Biko, mee k’anyị ghar’ịt’ụjọ,

    K’anyị n’ekwusa aha gị.

    (UKWE)

    Nna, biko nyer’anyịa-ka;

    Mee k’anyị kwụs’ịt’ụjọ.

    K’anyị n’ekwusa oziọ-ma.

    Ka ’madụ niile nụ ya.

    Amagedọn dịe-zigbon-so.

    Jehova, tup’ụbọchịa-hụ,

    Biko, mee k’anyị kat’obi.

    Nna, biko.

(Gụọkwa 1 Tesa. 2:2; Hib. 10:35.)