Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 75

Lee M, Ziga M

Lee M, Ziga M

(Aịzaya 6:8)

  1. 1. Ụwa n’akọcha Chineke,

    N’eme k’e kwutọọ aha ya.

    Ụwa sịrị n’ọ dịgh’ike.

    Ha sị n’ọ dịghị ebere.

    Ònye g’agbachitere ya?

    Ònye g’eto ya ka ha nụ?

    (UKWE NKE 1)

    ‘Leem, Onyenwem. Zigam, zigam.

    M ga n’eto gị kw’ụbọchị.

    Obi dịm ụtọ mak’ozi gị.

    Onyenwem, zigam, zigam.’

  2. 2. Ụwa chere n’ọ n’egbuo-ge.

    Ha niile jụrụ Chineke.

    Ụfọdụ n’efe arụsị.

    Ụfọdụn-dị n’efe Siza.

    Ònye g’agwa h’ihe g’eme,

    N’agha Chinek’anyị dịn-so?

    (UKWE NKE 2)

    ‘Leem, Onyenwem. Zigam, zigam.

    Kam gaa zie ya n’atụgh’egwu.

    Obi dịm ụtọ mak’ozi gị.

    Onyenwem, zigam, zigam.’

  3. 3. Ndị n’achọ gị n’as’ude

    N’ihi n’ih’ọjọọ n’amụba.

    Ha ji obi ha n’arịọ gị

    K’i mee ka ha mat’eziokwu.

    Ònye g’aga kasie h’obi,

    Mee ka ha chọọ ezio-mume?

    (UKWE NKE 3)

    ‘Leem, Onyenwem. Zigam, zigam.

    M g’eji nwayọọ zie h’ihe.

    Obi dịm ụtọ mak’ozi gị.

    Onyenwem, zigam, zigam.’

(Gụọkwa Ọma 10:4; Ezik. 9:4.)