ABỤ NKE 77
Ìhè Na-enwu n’Ụwa A Gbara Ọchịchịrị
-
1. Ụwa dum gbar’ọchịchịrị.
M’anyị n’ahụ ìhè.
Ọ dị ka mgbe chi n’abọ.
Ìhè n’emecha dị.
(UKWE)
Ọchịchịrị gbara.
M’Okwu Jehova n’eme
K’anyị nwe’olileanya.
Ọ n’enwu k’anyanwụ,
N’eme k’anyị niile hụ
Ụw’ọhụrụ.
-
2. K’a kpọtee ndị n’ehiụ-ra
N’ihi n’ogea-gwụla.
Ozia-nyị n’akasi h’obi,
N’enye h’olileanya.
(UKWE)
Ọchịchịrị gbara.
M’Okwu Jehova n’eme
K’anyị nwe’olileanya.
Ọ n’enwu k’anyanwụ,
N’eme k’anyị niile hụ
Ụw’ọhụrụ.
(Gụọkwa Jọn 3:19; 8:12; Rom 13:11, 12; 1 Pita 2:9.)