Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 78

‘Ịkụziri Ndị Mmadụ Okwu Chineke’

‘Ịkụziri Ndị Mmadụ Okwu Chineke’

(Ọrụ Ndịozi 18:11)

  1. 1. Anyị n’eme kan-dị ’madụ

    Mụt’Okwu Chineke.

    Ịkụzi ya n’abar’anyị

    Uru n’enwegh’atụ.

    Jizọs jio-biọma kụzi’ihe.

    Anyị n’eṅomi ya.

    Ndị chọrọ g’abịa sor’anyị

    Bụr’enyi Jehova.

  2. 2. Anyị n’ege Chineken-tị,

    N’eme ezio-mume,

    Kan-dị ’madụ ghọta n’anyị

    N’eṅomi Chineke.

    K’anyị gbalịa n’amụ Baịbụl.

    Ọ bụO-kwu Chineke.

    K’anyị kụziere ya onw’anyị,

    Kụziekwaran-dịọ-zọ.

  3. 3. Jehova n’enyer’anyịa-ka

    K’anyị n’akụzi ya.

    Anyị rịọ ya enyemaka,

    Anyị ma n’ọ g’anụ.

    Okwu Chineke bụe-ziokwu.

    Ọ n’erua-nyị n’obi.

    Anyị chọrọ kan-dị n’amụ ya

    Kụziere yan-dịọ-zọ.