Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 79

Na-ezi Ha Ihe Ka Okwukwe Ha Sie Ike

Na-ezi Ha Ihe Ka Okwukwe Ha Sie Ike

(Matiu 28:19, 20)

  1. 1. Jehova hụrụn-dị ya n’anya.

    Okwu ya dị ha n’obi.

    Anyị ji obiụ-tọ n’azụ ha.

    Eziokwu n’amasị ha.

    (UKWE)

    Nna, biko bịa chebe ha.

    Nọnyere ha ma n’edu ha.

    Anyị n’arịọ n’aha Jizọs: H’adakwala.

    K’okwukwe ha niile si’ike.

  2. 2. Kw’ụbọchị, anyị n’akpọku gị,

    N’arịọ gị: Napụta ha.

    Anyị ji Okwu gị n’azụ ha.

    Ha niile nwer’okwukwe.

    (UKWE)

    Nna, biko bịa chebe ha.

    Nọnyere ha ma n’edu ha.

    Anyị n’arịọ n’aha Jizọs: H’adakwala.

    K’okwukwe ha niile si’ike.

  3. 3. Jehova, biko nyere h’aka

    Ka ha dum n’atachio-bi,

    Ka ha hụ gị na Nwa gị n’anya,

    Rub’isi ma nwetan-dụ.

    (UKWE)

    Nna, biko bịa chebe ha.

    Nọnyere ha ma n’edu ha.

    Anyị n’arịọ n’aha Jizọs: H’adakwala.

    K’okwukwe ha niile si’ike.