Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 81

Ndụ Onye Ọsụ Ụzọ

Ndụ Onye Ọsụ Ụzọ

(Ekliziastis 11:6)

  1. 1. Mgbe chi ka n’abọ, tupua-nyanwụa-pụta,

    Ụra dịa-nyị n’anya,

    m’anyị n’ebilite kpe’ekpere.

    Anyị ji ọnụọ-chị n’ekelen-dị ’madụ.

    Ụfọdụ n’akwụsị,

    ndịọ-zọ n’agafe, m’anyị nọ.

    (UKWE)

    Jehova Chineke

    K’anyị niile g’efe.

    Uche ya k’anyị niile g’eme.

    ’Mir’ozuzo n’anwụ

    Agagh’egbochia-nyị.

    Anyị ji ya n’asị Jehova: “I meela.”

  2. 2. Mgbea-nwụ chọr’ịda, mgbe chi chọr’iji,

    Ike n’agwụch’anyị,

    m’anyị n’ekele ya n’ekpere.

    Jehova Chineke n’agọzia-nyị niile.

    Ikwusa oziọ-ma

    n’emekwa k’anyị nwee obiụ-tọ.

    (UKWE)

    Jehova Chineke

    K’anyị niile g’efe.

    Uche ya k’anyị niile g’eme.

    ’Mir’ozuzo n’anwụ

    Agagh’egbochia-nyị.

    Anyị ji ya n’asị Jehova: “I meela.”