Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 84

Na-enyekwu Aka n’Ozi Chineke

Na-enyekwu Aka n’Ozi Chineke

(Matiu 9:37, 38)

  1. 1. Jehova ma ihe g’eme

    K’anyị niile n’enw’obiụ-tọ.

    Ọ gwar’anyị ọtụt’ụzọ

    Anyị g’esi jeere y’ozi.

    (UKWE)

    N’enyea-ka n’ozi ya.

    Nye y’ihe niile.

    Ịhụnanya g’eme k’anyị gaa

    n’eb’e nwerem-kpa.

  2. 2. E nwer’ọrụ nám-ba niile.

    Anyị n’aga n’ebem-kpa dị.

    K’anyị gbalịa n’em’uche ya,

    Jir’obia-nyị jeere y’ozi.

    (UKWE)

    N’enyea-ka n’ozi ya.

    Nye y’ihe niile.

    Ịhụnanya g’eme k’anyị gaa

    n’eb’e nwerem-kpa.

  3. 3. Anyị niile g’amụt’ihe

    M’anyị gbalịa jeere y’ozi.

    Anyị n’amụ asụsụọ-zọ

    Anyị g’eji jeere y’ozi.

    (UKWE)

    N’enyea-ka n’ozi ya.

    Nye y’ihe niile.

    Ịhụnanya g’eme k’anyị gaa

    n’eb’e nwerem-kpa.