Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 85

Na-anabatanụ Ibe Unu

Na-anabatanụ Ibe Unu

(Ndị Rom 15:7)

  1. 1. Anyị n’ekele ndị bịaranụ

    Ka ha nụrụ Okwu Chineke.

    Ọ chọrọ k’anyị niile mụta ya.

    K’anyị bịa nụrụ ya. Okwu ya n’enyen-dụ.

  2. 2. Anyị n’ekele Onye ker’anyị

    N’anyị nwere ezigb’ụmụnna.

    K’anyị n’ụmụnna n’adịkwa nám-ma.

    Anyị n’anabata ndịọ-zọ bịaranụ.

  3. 3. Chineke chọrọ ka ’madụ niile

    Bịakwute ya, bịa mụt’eziokwu.

    O si n’aka Kraịst dọt’anyị niile.

    K’anyị jir’obia-nyị nabata ibea-nyị.