Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 86

Jehova Ga-akụziri Anyị Ihe

Jehova Ga-akụziri Anyị Ihe

(Aịzaya 50:4; 54:13)

  1. 1. Jir’obiụ-tọ bịa mụọ banyere Jehova.

    ’Mụọn-sọ n’asị, “Bịa ṅụọ ’mirin-ken-dụ.”

    Chineke chọrọ k’anyị mụt’ihe.

    Ndị chọr’eziokwu g’amụta ya.

  2. 2. Jehova chọrọ k’anyị niile mara ya.

    Ọ chọghị k’anyị hapụọ-mụmụi-he.

    ’Mụọn-sọ Chineke, ya n’ụmụnn’anyị,

    G’eme k’anyị nọsi’ike n’eziokwu.

  3. 3. Okw’ụmụnna n’ekwu n’eme k’anyị si’ike.

    Abụ ha n’abụ n’erua-nyị n’obi.

    K’anyị n’ụmụnna n’anọm-gbe niile.

    K’anyị na ha n’ezukọm-gbe niile.