Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 87

Bịa Ka A Gbaa Gị Ume

Bịa Ka A Gbaa Gị Ume

(Ndị Hibru 10:24, 25)

  1. 1. Anyị bi n’ụwa n’amaghị Chineke.

    Ha n’em’ihe masịrị ha.

    Anyị g’akpafu m’anyị n’eṅomi ha.

    Ọ bụ Chineke g’edua-nyị.

    Ọmụmụi-he n’eme k’anyị nwet’ume,

    N’eme k’okwukw’anyị si’ike.

    Anyị na Chineke g’adịkwa nám-ma.

    Anyị ga n’emerin-sogbu.

    Uche Jehova k’anyị niile g’eme.

    Iwu ya k’anyị g’edebe.

    Ọmụmụi-he g’eme k’anyị mụta ya.

    Eziokwu g’erua-nyị n’obi.

  2. 2. Jehova ma n’anyị niile nwerem-kpa.

    M’ọ chọrọ k’anyị n’ezukọ.

    Anyị niile gbalịa soro n’ezukọ,

    Ọ g’egosi n’anyị m’ihe.

    Eziokwu niile dị n’Okwu Chineke

    N’eme k’okwukw’anyị si’ike.

    Ụmụnn’anyị n’agbalị n’akwadoa-nyị.

    Ha n’eme k’anyị nwet’ume.

    Anyị n’ụmụnn’anyị ga n’ezukọta

    K’anyị n’atụa-nya Paradaịs.

    Ọmụmụi-he g’eme k’anyị n’amụta

    Ihe dị n’Okwu Jehova.