Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 88

Mee Ka M Mara Ụzọ Gị

Mee Ka M Mara Ụzọ Gị

(Abụ Ọma 25:4)

  1. 1. Anyị zukọrọ n’ihu gị, Jehova,

    K’anyị za gịò-kù ị kpọr’anyị.

    Okwu gị n’eme k’anyị mụt’eziokwu.

    I ji ya n’eme k’anyị h’ụzọ.

    (UKWE)

    Zim ụzọ gị, meekwa kam ghọta ya.

    Biko, mee kam n’egen-tị n’iwu gị.

    Nyerem aka ime ezio-mume,

    K’iwu gị niile n’atọkwam ụtọ.

  2. 2. Amamihe gị dịe-bube, Jehova.

    Ikpe gị niile n’akasio-bi.

    Ruom-gb’ebigh’ebi, Okwu gị dịe-bube.

    Eziokwu gị g’adịe-bigh’ebi.

    (UKWE)

    Zim ụzọ gị, meekwa kam ghọta ya.

    Biko, mee kam n’egen-tị n’iwu gị.

    Nyerem aka ime ezio-mume,

    K’iwu gị niile n’atọkwam ụtọ.