Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 93

Gọzie Nzukọ Anyị

Gọzie Nzukọ Anyị

(Ndị Hibru 10:24, 25)

  1. 1. Nna, biko n’agọzia-nyị

    M’anyị zukọọ ife gị.

    I meela kwe k’anyị zukọọ.

    Ka ’mụọ gị dịnyer’anyị.

  2. 2. Jehova, biko n’edua-nyị.

    K’Okwu gị ru’anyị n’obi.

    K’anyị mụta ịkụzi ya.

    K’anyị hụn-dịọ-zọ n’anya.

  3. 3. N’agọzia-nyị m’anyị zukọọ.

    Meekwa k’anyị dị n’otu.

    Biko, mee k’anyị n’eto gị

    N’okwuọ-nụ na n’omume.