Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 95

Ìhè Na-enwusikwu Ike

Ìhè Na-enwusikwu Ike

(Ilu 4:18)

  1. 1. Ndị amụma chọr’ịhụ Mezaya,

    Onye Chineke kwere nán-kwa.

    ’Mụọn-sọ gwara ha n’ọ g’abịa n’oge ya.

    Mezaya g’eme k’anyị dịn-dụ.

    Anyị niile ma n’ọ n’achị n’el’igwe.

    Ude ya n’ede n’el’ụwa.

    Anyị mụtara eziokwu Chineke.

    Ọ n’eme k’anyị nwee obiụ-tọ.

    (UKWE)

    Chineke n’eme k’anyị h’ụzọ.

    Anyị n’ej’ije n’ehihie.

    Chineke n’akụzir’any’ihe.

    Ọ n’eduzia-nyị kw’ụbọchị.

  2. 2. Jizọs nyer’anyị ohu ya nwer’uche

    Ka ha n’azụa-nyị n’oge niile.

    Anyị n’amụta eziokwu Chineke.

    Okwu Chineke n’eru n’obi.

    Anyị n’ah’ụzọ. Ụkwụ sir’any’ike.

    Anyị n’ej’ije n’ehihie.

    K’anyị jir’ọṅụ n’ekele Jehova.

    Ụzọ ya k’anyị dum ga n’eso.

    (UKWE)

    Chineke n’eme k’anyị h’ụzọ.

    Anyị n’ej’ije n’ehihie.

    Chineke n’akụzir’any’ihe.

    Ọ n’eduzia-nyị kw’ụbọchị.