Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 99

Anyị Bụ Ìgwè Ụmụnna

Anyị Bụ Ìgwè Ụmụnna

(Mkpughe 7:9, 10)

  1. 1. Ụmụnna nọ n’ebe niile.

    Ha niile dịọ-tụtụ.

    Ony’ọ bụla n’agb’àmà,

    N’atụe-gwu Chineke.

    Ọtụtụn-dị n’abata

    N’ọgbakọ Jehova.

    Anyị si n’ebo nam-ba niile,

    N’eto Chinek’anyị.

  2. 2. Ụmụnna nọ n’ebe niile,

    N’ezi ’madụ niile

    N’ihe g’emecha dịm-ma.

    Ọtụtụ g’anụ ya.

    K’anyị n’ekwus’oziọ-ma,

    Ike n’agwụkw’anyị.

    Jizọs n’eme k’anyị nwet’ume.

    Obi n’erua-nyịa-la.

  3. 3. Ụmụnna nọ n’ebe niile.

    Chineke n’edua-nyị.

    Anyị niile n’efe ya

    Ehihie n’abalị.

    Anyị niile jio-tuo-bi

    N’ekwus’Al’eze ya.

    Anyị na ya n’arụkọ ọrụ.

    Anyị n’ej’ozi ya.