Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 100

Na-anabata Ha nke Ọma

Na-anabata Ha nke Ọma

(Ọrụ Ndịozi 17:7)

  1. 1. Jehova Chineke n’anabat’anyị.

    Ọ n’elekọt’anyị, n’emesapụa-ka.

    Ọ n’enyea-nyị niile

    ’mir’ozuzo n’anwụ,

    N’eme k’anyị nween-ri, nweekw’ọṅụ.

    Anyị n’eṅomi ya, n’emesapụa-ka,

    Ọ n’egosi n’anyị b’ụmụ Chineke.

    Anyị n’em’ebere,

    Jehova g’ahụ ya.

    Ọ g’agọzikw’anyị n’ihi ya.

  2. 2. Ị hụn-dị nọ nám-kpa ma nyere h’aka,

    Ih’ọ g’arụpụta g’atụ gị n’anya.

    Ha nwer’ike ịbụ

    ndịa-nyị n’amaghị.

    M’anyị n’egboro ha mkpa ha.

    K’anyị kwuo ka Lidia: ‘Batanụ n’ụlọm.’

    Anyị na ha nọrọ, ahụ́e-ruo h’ala.

    Jehova n’ahụa-nyị

    m’anyị n’eṅomi ya,

    M’anyị n’emere ha ebere.