Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 102

‘Nyere Ndị Na-adịghị Ike Aka’

‘Nyere Ndị Na-adịghị Ike Aka’

(Ọrụ Ndịozi 20:35)

  1. 1. Anyị niile n’emejọ N’okwu, n’omume.

    Ma Jehova n’echeta

    N’anyị n’agbalị.

    Ọ hụr’anyị n’anya.

    Ọ bụ Chi dịe-bere.

    K’anyị ṅomie Chineke,

    Hụn-dịọ-zọ n’anya.

  2. 2. Ị hụn-dị n’adịgh’ike,

    N’akasi h’obi.

    Jisi’ike n’agba h’ume

    K’obi ruo h’ala.

    Ha bụn-dị Chineke.

    ’Mụọn-sọ n’enye h’ike.

    N’ehicha h’anya ’miri.

    Meere h’ebere.

  3. 3. Jisi’ike nyere h’aka.

    Akatọla ha.

    Anyị g’elekọta ha

    M’anyị dịo-biọma.

    K’anyị gbalịsi’ike

    N’eme ka ha d’ike.

    K’anyị n’enyere h’aka.

    Ha g’ebilite.