Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 104

Chineke Na-enye Anyị Mmụọ Nsọ Ya

Chineke Na-enye Anyị Mmụọ Nsọ Ya

(Luk 11:13)

  1. 1. Ezi Chineke, Chi n’em’ebere,

    Ị karịrị obia-nyị niile.

    Bịa zọpụt’anyị, bịa napụt’anyị.

    Jiri ’mụọ gị n’akasi anyịo-bi.

  2. 2. Anyị n’arịọ gị, biko Jehova,

    Gbaghar’anyị m’anyị mejọọ gị.

    Chineke, biko nụr’ekper’anyị.

    Jiri ’mụọ gị n’edua-nyị kw’ụbọchị.

  3. 3. Ike n’agwụa-nyị. Anyị n’adam-bà.

    Jiri ’mụọ gị mee k’anyị d’ike.

    Biko, nyea-nyịn-ku k’anyị feli’elu.

    Anyị n’arịọ k’i nyea-nyị ’mụọn-sọ gị.