Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 106

Ka Anyị Mụta Ịhụnanya

Ka Anyị Mụta Ịhụnanya

(1 Ndị Kọrịnt 13:1-8)

  1. 1. Anyị niile n’arịọ Chineke

    K’o mee k’anyị n’amụt’àgwà ya.

    Nke kachanụ bụị-hụnanya.

    ’Mụọn-sọ g’eme k’anyị mụta ya.

    Amamih’anyị g’abụ n’efu

    M’anyị ghar’inwe ịhụnanya.

    Anyị n’arịọ k’anyị mụta ya.

    K’anyị n’egosi ya n’omume.

  2. 2. Ịhụnanya n’emesapụa-ka.

    Ọ n’echekwa banyeren-dịọ-zọ.

    Ọ naghịkwa ebui-we n’obi.

    Ọ n’agbaghara ma n’echezọ.

    Ọ n’eme k’anyị n’atachio-bi,

    N’eme k’anyị n’emerin-sogbu.

    Ịhụnanya n’ed’ihe niile.

    Ịhụnanya g’adịe-bigh’ebi.