ABỤ NKE 109
Jirinụ Obi Unu Niile Hụ Ibe Unu n’Anya
-
1. Jehova hụr’anyị n’anya.
Anyị hụn-dị ’madụ n’anya,
Ọ g’eme k’obi ya ṅụrịa.
Ịhụnanya dịm-kpa.
Anyị hụn-dị ’madụ n’anya,
Ọ g’eme k’anyị bụr’enyi.
Anyị ga n’enyere h’aka.
Udo n’ọṅụ g’adị.
Anyị hụn-dị nọ nám-kpa,
K’anyị gbalịa gaa nyere h’aka.
Ọ g’eme k’anyị bụrụ
Enyi n’eme ebere.
Jizọs n’eṅomi Jehova.
Ọ hụr’anyị niile n’anya.
K’anyị n’eṅomi Jehova.
Gbalịa hụn-dịọ-zọ n’anya.
N’enwere ha ọmịiko.
(Gụọkwa 1 Pita 2:17; 3:8; 4:8; 1 Jọn 3:11.)