Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 113

Udo Anyị Nwere

Udo Anyị Nwere

(Jọn 14:27)

  1. 1. Too Jehova Chineke,

    Onye n’eny’udo.

    Ọ g’eme k’agha kwụsị,

    K’ụwa dị n’otu.

    Ọkpara ya dịo-biọma.

    Ọ bụO-ny’isiu-do.

    Eziu-do g’adị n’ụwa

    M’o merie n’agha.

  2. 2. Esemokwu n’okwuọ-jọọ

    K’anyị hapụrụ.

    Anyị n’akpụgharịkwa

    Mm’agha n’ube.

    Anyị chọọ k’udo dịrị,

    K’anyị gbaghara.

    Eb’anyị n’eso Jizọs,

    K’anyị ṅomie ya.

  3. 3. Jehova gọzir’anyị,

    Mee k’anyị nwe’udo.

    K’anyị n’edeb’iwu ya,

    Rubere y’isi.

    Anyị niile g’agbalị

    N’eme k’udo dị

    Ruom-gbe Chineke g’eme

    K’udo dị n’ụwa.