Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 118

Nyere Anyị Aka Ka Okwukwe Anyị Sie Ike

Nyere Anyị Aka Ka Okwukwe Anyị Sie Ike

(Luk 17:5)

  1. 1. Anyị bụn-dị n’ezugh’okè, Jehova.

    Obia-nyị n’achọ k’anyị n’emehie.

    O nwerem-gbe okwukw’anyị n’ajụo-yi.

    Anyị n’arịọ k’i mee k’anyị d’ike.

    (UKWE)

    Nna, biko k’anyị nwekwuo okwukwe.

    Anyị chọrọ k’i nyea-nyị ’mụọn-sọ gị.

    Anyị niile si n’obia-nyị n’arịọ gị

    K’okwua-nyị n’omum’anyị n’eto gị.

  2. 2. Anyị ga n’efe gị m’anyị nwe’okwukwe.

    Ị g’agọzia-nyị mak’okwukw’anyị.

    Anyị maara n’okwukwe n’echeb’anyị.

    Ọ n’emekwa k’anyị ghar’ịt’ụjọ.

    (UKWE)

    Nna, biko k’anyị nwekwuo okwukwe.

    Anyị chọrọ k’i nyea-nyị ’mụọn-sọ gị.

    Anyị niile si n’obia-nyị n’arịọ gị

    K’okwua-nyị n’omum’anyị n’eto gị.