Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 119

Ka Anyị Nwee Okwukwe

Ka Anyị Nwee Okwukwe

(Ndị Hibru 10:38, 39)

  1. 1. Ihe Chineke gwaran-dịa-mụma

    Mere k’a mata uche ya.

    M’ugbua, Chineke si n’ọnụ Jizọs

    N’ekwu k’ụwa chegharịa.

    (UKWE)

    K’anyị nwe’ezigbo okwukwe.

    K’a n’ahụ ya n’omum’anyị.

    Ọ g’eme k’a zọpụt’anyị.

    Okwukw’anyị g’eme k’anyị dịn-dụ.

  2. 2. Anyị n’ekwusa n’Al’eze n’abịa.

    Jizọs sịr’anyị kwusaa ya.

    Ozi Chineke k’anyị n’ekwusa.

    Ụwa niile g’anụ ya.

    (UKWE)

    K’anyị nwe’ezigbo okwukwe.

    K’a n’ahụ ya n’omum’anyị.

    Ọ g’eme k’a zọpụt’anyị.

    Okwukw’anyị g’eme k’anyị dịn-dụ.

  3. 3. Ọ bụ okwukwe ga n’echeb’anyị.

    Anyị agaghị atụe-gwu.

    Anyị jio-b’ike n’emerin-sogbu.

    Nzọpụta dịzin-so.

    (UKWE)

    K’anyị nwe’ezigbo okwukwe.

    K’a n’ahụ ya n’omum’anyị.

    Ọ g’eme k’a zọpụt’anyị.

    Okwukw’anyị g’eme k’anyị dịn-dụ.