ABỤ NKE 120
Dịrị Umeala n’Obi Ka Jizọs
-
1. Ọ bụ Jizọs Kraịst kacha ’madụ niile.
M’ọ dị nwayọọ n’obi. Ọ dịghịm-pako.
Ọrụ Chineke nyere ya pụr’iche.
Ma Jizọs ruber’isi ma dịu-meala.
-
2. Ndị niile n’adọgbuo-nwe ha n’ọrụ,
Onyenw’anyị g’eme ka ha zur’ike.
Ha bur’ụzọ n’achọA-l’eze Chineke,
Onyenw’anyị g’eme ka ha nwet’ume.
-
3. Jizọs sịrị n’anyị niile b’ụmụnna.
Ọ bụ ya bụO-ny’isi. K’anyị soro ya.
Chineke chọrọn-dị dịu-meala n’obi.
Ha niile g’eket’ụwa ru’ebigh’ebi.