Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 121

Anyị Kwesịrị Ịna-ejide Onwe Anyị

Anyị Kwesịrị Ịna-ejide Onwe Anyị

(Ndị Rom 7:14-25)

  1. 1. Anyị ghọtara n’anyị n’emehie.

    M’anyị dum g’agbalị n’ejid’onw’anyị.

    Anyị hụrụ Jehova n’anya.

    Anyị g’adịn-dụ m’anyị mee ya.

  2. 2. Setan n’anw’anyị ụbọchị niile.

    Anụa-hụ́ nwer’ike iduhie ’madụ.

    M’Okwu Chineke karịrị ya.

    Jehova g’eme k’anyị merie.

  3. 3. K’anyị jisi’ike n’akpa ezià-gwà.

    Ọ g’eme k’a n’eto aha Jehova.

    K’anyị gbalịa n’ejid’onw’anyị

    N’ihe ọ bụla anyị n’eme.