Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 125

“Ndị Na-eme Ebere Na-enwe Obi Ụtọ”

“Ndị Na-eme Ebere Na-enwe Obi Ụtọ”

(Matiu 5:7)

  1. 1. Jehova bụ Chi dịe-bere.

    Ọ hụrụn-dị ’madụ n’anya.

    Ihe Jehova n’enyea-nyị

    Bụi-he n’eme k’anyị dịn-dụ.

    Ndị niile chegharịrị,

    Jehova g’agbaghara ha.

    Ọ bụ Chineke dịo-biọma.

    Ọ ma n’anyị niile bụá-já.

  2. 2. Anyị n’emehie Chineke.

    M’anyị chọrọ k’ọ gbaghara.

    Nwa ya bụ́ Jizọs gwar’anyị

    N’arịọ Jehova n’ekpere:

    “Biko, Jehova gbaghara,

    Dị k’anyị gbaghaaran-dịọ-zọ.”

    Anyị gbaghara ma chezọọ,

    Ọ g’eme k’obi ru’anyịa-la.

  3. 3. K’anyị gbalịa n’em’ebere,

    N’eme kan-dị ’madụ ṅụrịa.

    Ọ bụghị ka ha tow’anyị.

    Ọ bụ ka ha too Chineke.

    Jehova ga n’agọzia-nyị

    N’ihi n’anyị n’em’ebere.

    Ndị n’em’ebere g’enwe

    Ọṅụ si n’aka Chineke.

(Gụọkwa Mat. 6:2-4, 12-14.)