Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 126

Mụrụ Anya, Ka Okwukwe Gị Sie Ike, Dị Ike

Mụrụ Anya, Ka Okwukwe Gị Sie Ike, Dị Ike

(1 Ndị Kọrịnt 16:13)

  1. 1. Mụr’anya, nwe’ezigb’okwukwe.

    Jisi’ike n’atachio-bi.

    Gaa n’ihu. Atụkwal’egwu.

    Anyị g’enwetam-meri.

    Anyị so Jizọs n’aga n’ihu.

    Ọ bụ ya k’anyị ga n’akwado.

    (UKWE)

    Mụr’anya, k’okwukwe gị si’ike.

    Nọsi’ike ruo n’ọgwụgwụ.

  2. 2. Mụr’anya ma nwee eziu-che.

    N’em’ihe Jizọs kwuru.

    O jio-hu ya nwere uche

    N’eduzin-dị Chineke.

    Ndịo-kenye n’echebekw’anyị.

    K’anyị n’erubere ha isi.

    (UKWE)

    Mụr’anya, k’okwukwe gị si’ike.

    Nọsi’ike ruo n’ọgwụgwụ.

  3. 3. Mụr’anya, k’anyị dị n’otu

    Ma n’ekwusa oziọ-ma.

    Nd’iro n’emegid’anyị.

    M’anyị ga n’ekwusa ya.

    Soron-dị Jehova n’eto ya.

    Ụbọchị Jehova dịzin-so.

    (UKWE)

    Mụr’anya, k’okwukwe gị si’ike.

    Nọsi’ike ruo n’ọgwụgwụ.