Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 138

Isi Awọ́ Mara Mma

Isi Awọ́ Mara Mma

(Ilu 16:31)

  1. 1. Ndịa-gadi n’agbalị

    N’efe Jehova.

    Jehova g’agọzi ha.

    Ha n’atachio-bi.

    Ụfọdụ nọ naanị ha.

    Ike n’agwụ ha.

    Nna, biko kwụọ h’ụgwọ

    Mak’okwukwe ha.

    (UKWE)

    Nna, ị n’echeta

    Ozi ha jere.

    Biko, kasie h’obi.

    Biko, gọzie ha.

  2. 2. Isia-wọ́ ezio-mume

    N’eme y’obiụ-tọ.

    Ndị n’efe Jehova

    Dịm-ma n’anya ya.

    K’anyị cheta n’ọ dịm-gbe

    Ha n’eto eto.

    Ha niile mer’ike ha

    N’ozi Jehova.

    (UKWE)

    Nna, ị n’echeta

    Ozi ha jere.

    Biko, kasie h’obi.

    Biko, gọzie ha.