Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 141

Ndụ Bụ Ọrụ Ebube

Ndụ Bụ Ọrụ Ebube

(Abụ Ọma 36:9)

  1. 1. Nw’ọhụr’ọ bụla, na ’mir’ozuzo,

    Ọmarịcha anyanwụ, nan-ri niile,

    Ha bụ onyinye Jehova n’enye.

    Ọrụ ya niile n’eme k’anyị n’adịn-dụ.

    (UKWE)

    Gịnị k’anyị g’eji kelee Jehova?

    K’anyị hụ Jehova n’anya, n’asọpụrụ ya.

    K’anyị ghar’ichefu n’ihea bụa-mara ya.

    Jehova nyer’anyị onyinye maram-ma.

  2. 2. Nsogbu n’eme k’ụfọdụ daam-bà.

    Ha n’ekwu ka nwunye Job: ‘Kọchaa Jaa, nwụọ.’

    M’anyị ga n’eto Onye ker’anyị.

    Anyị ga n’ekele ya n’o nyer’anyịn-dụ.

    (UKWE)

    Gịnị k’anyị g’eji kelee Jehova?

    K’anyị hụ ’madụ dum n’anya, n’enyere h’aka.

    K’anyị ghar’ichefu n’ihea bụa-mara ya.

    Jehova nyer’anyị onyinye maram-ma.