Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 147

Jehova Kwere Anyị Nkwa Ndụ Ebighị Ebi

Jehova Kwere Anyị Nkwa Ndụ Ebighị Ebi

(Abụ Ọma 37:29)

  1. 1. Anyị g’ebi na Paradaịs.

    Ụw’anyị g’adịgide.

    ‘Ndịu-meala g’ebi n’ụwa.’

    Anyị ma n’ọ g’eme.

    (UKWE)

    K’anyị gbalịsi’ike

    Nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Jehova g’emezu

    Okwu ya niile.

  2. 2. Ụwa dum g’aghọ paradaịs.

    Anyị g’enwer’onw’anyị.

    Jehova ga n’eduzia-nyị.

    Udo g’adị n’ụwa.

    (UKWE)

    K’anyị gbalịsi’ike

    Nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Jehova g’emezu

    Okwu ya niile.

  3. 3. Ndị nwụr’anwụ g’ebili.

    Ir’uju n’ákwá g’ala.

    Ọ g’ehichapụa-nya ’miri.

    Ọ bụ Chi dịe-bere.

    (UKWE)

    K’anyị gbalịsi’ike

    Nwetan-dụe-bigh’ebi.

    Jehova g’emezu

    Okwu ya niile.